BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Vidio
Isi akụkọ
Amerịka ga-ebelata ego enyemaka nchekwa ha na-enye Naịjirịa
N'ụbọchị Wenezde 29 Eprel 2026 ka otu n'ime ndị omeiwu tụnyere oke nke ya n'atụmatụ iwu ahụ bụ Riley Moore depụtara ya n'akara ọbaozi X ya, iji kwado okwu ọchịchị Donald Trump kwuru na a na-akpagbu ndị nke Kraịst na Naịjirịa.
���gwụ mgbochi na-azọ ndụ nwatakịrị ọbụla kwesịrị inweta
Ụlọọrụ ahụike mba ụwa bụ World Health Organisation (WHO), adọọla aka na ntị ma kwuo na ụmụaka na-erubeghị afọ ise kwesịrị ịnata ụfọdụ ọgwụ mgbochi dị mkpa iji gbochie ọrịa ndị nwereike ibutere ha nkwarụ maọbụ ọnwụ.
Vidio, Ụlọikpe amachiela ụlọọrụ INEC ịnabata nzukọ ADC mere na steeti, Duration 1,10
Ụlọikpe Ukwu dị n'Abuja agwala ụlọọụ Inec ka ha ghara ịnabata ọgbakọ ọbụla pati African Democratic Congress (ADC) mere na steeti dị iche iche na Naịjirịa.
Mene Ogidi: Ihe Onyeisi Uweojii Naijiria kwuru maka ogbugbu nwaokorobia a
Onyeisi Uweojii Naijiria enyela ntuziaka ka achụọ ASP Nuhu na ndị uweojii otu ya a na-enyo maka ịgbagbu Mene Ogidi.
Gịnị ka ọchịchị ndịagha mba Mali ga-eme dịka ndịagha nnupuisi wakporo ha?
Ndịagha nweere ọchịchị iji kwalite nchekwa na Mali mana mwakpo ahụ mere n'ụbọchị Satọde, emeela ka ọtụtụ malite ịjụ ajụjụ banyere ikike ha ime ya.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Eprel 30, 2026, Duration 1,01
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tọzde Eprel 30, 2026.
A malitela ngagharịiwe na Saụt Afrịka dịka e gburu ndị Naịjirịa abụọ
Onyeisi ndị Naịjirịa bi na Saụt Afrịka bụ Olaniyi Abodedele, gwara BBC na ọ bụ eziokwu na ndị Naịjirịa abụọ ahụ nwụrụ na mwakpo ahụ a wakporo ndị isiojii mba Afrịka ọzọ na Saụt Afrịka.
Ikpe Blord na VDM: Ọkaikpe ewezụgala onwe ya
Ọkaikpe Jọstis Rita Ofili-Ajumogobia ewezúgala onwe ya n'ikpe dị n'etiti 'Blord' na VDM.
Onye bụ Cole Tomas Allen chọrọ ịgbagbu Donald Trump?
A kọwaala ọtụtụ ihe dị mkpa mmadụ kwesiri ịma banyere onye a na-enyo enyo gbara egbe oge Onyeisiala Trump na ndị nataakụkọ na-enwe ọgbakọ ahụ.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.













































